Luke 5:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Pita hụrụ azụ nile ndị a nꞌime ụgbọ mmiri ndị a, o gburu ikpere nꞌihu Jisọs sị ya, “Onyenwe m biko site nꞌebe m nọ pụọ, nꞌihi na abụ m onye mmehie.”
Igbo 2006
Ma mb͕e Saimon Pita huru ya, o we da n'ala n'ikperè Jisus, si, Si n'ebe m'nọ pua; n'ihi na abum onye-nmehie, Onye-nwe-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe Saimọn Pita hụrụ nke a, ọ dara nʼukwu Jisọs sị, “Si nʼebe m nọ pụọ, Onyenwe m, nʼihi na abụ m onye mmehie.”