Luke 6:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe chi bọrọ, ọ kpọrọ ndị nile na-eso ụzọ ya, site nꞌime ha họrọ mmadụ iri na abụọ ndị ọ kpọrọ ndị ozi ya.
Igbo 2006
Mb͕e chi bọrọ, Ọ kpọ ndi nēso uzọ-Ya biakute Ya: O we rọputa nime ha madu iri na abua, ndi Ọ kpọ-kwa-ra aha-ha ndi-ozi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe chi bọrọ, ọ kpọrọ ndị niile na-eso ụzọ ya, site nʼime ha họrọ mmadụ iri na abụọ ndị ọ kpọrọ ndị ozi ya.