Luke 6:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị a bụ aha ndị ọ họpụtara, Saimọn, (onye ọ gụgharịrị Pita) na Anduru nwanne ya, Jemes na Jọn, Filip na Batalomiu.
Igbo 2006
Saimon, onye Ọ kpọ-kwa-ra aha-ya Pita, na Andru nwa-nne-ya, na Jemes na Jọn, na Filip na Batọlọmiu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Saimọn (onye ọ kpọrọ Pita) na Andru nwanne ya, Jemis Jọn, Filip Batalomi.