Luke 6:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọtụtụ mmadụ nꞌime igwe ndị ahụ gbara ya gburugburu gbalịrị imetụ ya ka, nꞌihi na ike dị ukwuu si Jisọs nꞌahụ na-apụ na-eme ka ahụ dị ndị ọrịa nile metụrụ ya aka mma.
Igbo 2006
Ìgwè madu ahu nile we chọ imetu Ya aka: n'ihi na ike nēsi n'aru-Ya puta, nēme kwa ka aru di ha nile ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Igwe mmadụ ahụ gbalịrị ịmetụ ya aka, nʼihi na ike dị ukwuu si ya nʼahụ na-apụ na-agwọ ha niile.