Luke 6:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mgbe ha na-eme nke a, ụfọdụ ndị Farisii hụrụ ha, tie mkpu sị, “Gịnị mere unu ji na-emebi iwu? Gịnị mere unu ji na-eme ihe megidere iwu nꞌụbọchị izuike?”
Igbo 2006
Ma ufọdu nime ndi-Farisi siri, Gini mere unu nēme ihe nēzighi ezi n'iwu ime n'ubọchi-izu-ike?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụfọdụ ndị Farisii sịrị, “Gịnị mere unu ji na-eme ihe megidere iwu nʼụbọchị izuike?”