Luke 6:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ma lee ka ahụhụ na-eche ndị ọgaranya siri dị ukwuu! Nꞌihi na ha eketala oke ọṅụ ha nꞌụwa a.
Igbo 2006
Ma ahuhu gādiri unu ndi-ọgaranya: n'ihi na unu nēnwezu nkasi-obi-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ma ahụhụ na-adịrị unu ndị ọgaranya, nʼihi na unu eketala nkasiobi unu.