Luke 6:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs zara ha sị, “Ọ̀ bụ na unu agụtaghị ihe akwụkwọ nsọ kwuru na Devidi mere mgbe agụụ gụrụ ya na ndị so ya?
Igbo 2006
Jisus we za ha, si, Ùnu agughi ọbuná ihe a, nke Devid mere, mb͕e agu guru ya, ya onwe-ya na ndi soro ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara ha sị, “Ọ bụ na unu agụtaghị ihe Devid mere mgbe agụụ gụrụ ya na ndị so ya?