Luke 6:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu ọ bụla unu si chọọ ka ndị mmadụ mesoo unu mmeso, sitekwanụ otu ahụ mesoo mmadụ ibe unu.
Igbo 2006
Dika unu nāchọ kwa ka madu mere unu, unu onwe-unu nēme kwa ha otú ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka unu si chọọ ka ndị mmadụ mesoo unu, sitekwanụ otu a na-emeso ha.