Luke 6:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ya mere, nweenụ obi ebere dị ka nna unu bi nꞌeluigwe si enwe obi ebere.
Igbo 2006
Nwenu obi-ebere, dika Nna-unu nwere obi-ebere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nweenu obi ebere dị ka Nna unu si nwee obi ebere.