Luke 6:47 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Achọrọ m igosi unu ihe onye na-abịakwute m nke na-anụ okwu m, ma na-ejikwa ihe ọ na-anụ eme ihe, yiri.
Igbo 2006
Onye ọ bula nke nābiakutem, nke nānu kwa okwum nile, nke nēme kwa ha, M'gēgosi unu onye o yiri:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Achọrọ m igosi unu ihe onye ọbụla na-abịakwute m nke na-anụ okwu m, ma na-ejikwa ihe ọ na-anụ akpọrọ ihe, yiri.