Luke 6:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs gwakwara ha okwu sị ha, “Ọ bụ Nwa nke mmadụ ka ọ dịrị ikpebi ihe e kwesịrị ime nꞌụbọchị izuike nꞌihi na ọ bụ ya bụ Onyenwe ụbọchị izuike!”
Igbo 2006
O we si ha, Nwa nke madu bu Onye-nwe ubọchi-izu-ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ọ gwara ha sị, “Nwa nke Mmadụ bụ Onyenwe Ụbọchị Izuike.”