Luke 6:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs gwara ndị nọ nꞌebe ahụ okwu sị, “Achọrọ m ịjụ unu otu ajụjụ: o ziri ezi ime ihe ọma nꞌụbọchị izuike ka iwu ọ sị anyị mee ihe ọjọọ nꞌụbọchị izuike? O ziri ezi ịzọpụta mmadụ nꞌụbọchị izuike ka ọ ka mma ịla ndụ mmadụ nꞌiyi nꞌụbọchị ahụ?”
Igbo 2006
Jisus we si ha, Anamaju unu, Ò ziri ezi n'iwu ime ezi ihe, ma-ọbu ime ihe ọjọ, n'ubọchi-izu-ike? ìzọ̀puta ndu, ma-ọbu ila ya n'iyì?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ Jisọs sịrị ha, “Ka m jụọ unu, gịnị ziri ezi nʼiwu ime nʼụbọchị izuike; ọ bụ ime ihe ọma ka ọ bụ ime ihe ọjọọ; ịzọpụta ndụ ka ọ bụ ịla ndụ nʼiyi?”