Luke 7:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs gwasịrị ndị mmadụ ihe ndị a, ọ banyere obodo Kapanọm.
Igbo 2006
Mb͕e O kwubìri okwu-Ya nile na nti ndi-Ju, O we ba na Kapanaum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o kwusiri okwu ndị a nye ndị na-ege ya ntị, ọ banyere na Kapanọm.