Luke 7:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ndị ozi ahụ laghachiri nꞌụlọ nna ha ukwu, ha chọpụtara na ọrịa na-enye odibo ọchịagha ahụ nsogbu alaala.
Igbo 2006
Ndi ezitere we laghachi n'ulo-ya, hu ka aru di orù ahu nma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị ozi ahụ laghachiri nʼụlọ, ha chọpụtara na ahụ adịla ohu ahụ mma.