Luke 7:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌụbọchị nke ọzọ ya, Jisọs gara nꞌobodo a na-akpọ Neen. Ọtụtụ nꞌime ndị na-eso ya na ọtụtụ igwe mmadụ ọzọ so ya gaa.
Igbo 2006
O rue, mb͕e nwa oge gasiri, na Ọ garuru obodo anākpọ Nain; ndi nēso uzọ-Ya we so Ya ga, ha na oké ìgwè madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ruo mgbe nwa oge gasịrị, ọ gara nʼobodo a na-akpọ Nain. Ndị na-eso ụzọ ya na ọtụtụ igwe mmadụ ndị ọzọ sooro ya gaa.