Luke 7:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs hụrụ nwanyị a ka ọ na-akwa akwa, o nwere ọmiko nꞌahụ ya, jekwuru ya, gwa ya okwu sị, “Nne, akwakwala akwa ọzọ.”
Igbo 2006
Mb͕e Onye-nwe-ayi huru ya, O we nwe ọmiko n'aru ya, si ya, Akwala ákwá.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Onyenwe anyị hụrụ ya, o meere ya obi ebere ma sị ya, “Ebela akwa.”