Luke 7:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nwoke ahụ nwụrụ anwụ biliri, nọdụ ala, bido ikwu okwu. Jisọs kpọnyere ya nne ya.
Igbo 2006
Onye ahu nke nwuru anwu we nọlie, malite ikwu okwu. O we were ya nye nne-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwoke ahụ nwụrụ anwụ biliri, nọdụ ala, bido ikwu okwu, ọ kpọnyere ya nne ya.