Luke 7:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ndị mmadụ ahụ hụrụ ihe a, ụjọ dị ukwuu tụrụ ha. Ha bidokwara ito Chineke na-asị, “Chineke abịala inyere ndị ya aka! Ọ kpọlitela onye amụma dị ukwuu!”
Igbo 2006
Madu nile we tua egwu: ha we nye Chineke otuto, si, Onye-amuma uku ebiliwo n'etiti ayi: ha si kwa, Chineke eletawo ndi-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Egwu tụrụ ha niile, ha tokwara Chineke sị, “Onye amụma dị ukwuu apụtala nʼetiti anyị, Chineke abịala inyere ndị ya aka!”