Luke 7:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ Jọn omee baptizim bịara kọọrọ Jọn ihe Jisọs na-eme. Mgbe ahụ Jọn kpọrọ mmadụ abụọ nꞌime ha
Igbo 2006
Ndi nēso uzọ Jọn we kọrọ ya akukọ bayere ihe ndia nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eso ụzọ Jọn kọọrọ ya maka ihe ndị a niile. Jọn kpọrọ mmadụ abụọ nʼime ndị na-eso ụzọ ya,