Luke 7:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
zie ha ka ha jekwuru Jisọs jụọ ya ajụjụ sị: “Ọ̀ bụ gị bụ onye ahụ anyị na-ele anya ọbịbịa ya? Ka anyị ga-ele anya ọbịbịa onye ọzọ?”
Igbo 2006
Jọn we kpọ madu abua biakute ya nime ndi nēso uzọ-ya, zigara Onye-nwe-ayi, si, Gì onwe-gi bu Onye nābia, ma-ọbu na ayi nēle anya onye ọzọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
zie ha ka ha jekwuru Onyenwe anyị jụọ ya ajụjụ sị, “Ọ bụ gị bụ onye ahụ ga-abịa. Ka anyị ga-ele anya ọbịbịa onye ọzọ?”