Luke 7:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ndị ozi Jọn bịakwutere Jisọs, ha ziri ozi e ziri ha sị, “Jọn omee baptizim ziri anyị ka anyị bịa jụọ gị ma ọ bụ gị bụ onye ahụ anyị na-ele anya ya, ka anyị ga-ele anya maka ọbịbịa onye ọzọ?”
Igbo 2006
Ma mb͕e ndikom ahu biakutere Ya, ha si, Jọn Baptist ezìwo ayi biakute Gi, si, Gì onwe-gi bu Onye nābia, ma-ọbu na ayi nēle anya onye ọzọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụmụ nwoke ahụ bịakwutere ya, ha sịrị, “Jọn omee baptizim ziri anyị ka anyị jụọ gị sị, ‘Ọ bụ gị bụ onye ahụ ga-abịa ka anyị ga-ele anya ọbịbịa onye ọzọ?’ ”