Luke 7:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Gwakwanụ Jọn na ọṅụ dịrị nwoke ahụ nke na-adịghị enwe obi abụọ banyere m.”
Igbo 2006
Ngọzi nādikwara onye ahu, bú onye ọ bula nke nāgaghi-ama n'ọnyà n'arum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngọzị na-adịrị onye ahụ na-enweghị ihe mkpasu iwe nʼihi m.”