Luke 7:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị na-eso ụzọ Jọn lawara, Jisọs bidoro ịgwa ndị mmadụ ahụ okwu banyere Jọn sị, “Mgbe unu gara nꞌọzara ịhụ Jọn, gịnị ka unu lere anya ịhụ? Ọ̀ bụ ihu nwoke dị ka ahịhịa nke ikuku na-ebugharị?
Igbo 2006
Ma mb͕e ndi-ozi Jọn lasiri, Ọ malitere igwa ìgwè madu nile okwu bayere Jọn, si, Ọ̀ bu gini ka unu puru je n'ọhia ka unu kiri? àmì nke nēme nkpatu site n'ifufe?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị na-eso ụzọ Jọn pụrụ, Jisọs bidoro ịgwa igwe mmadụ ahụ okwu banyere Jọn sị, “Gịnị ka unu gara nʼọzara ịhụ? Ọ bụ ahịhịa achara nke ikuku na-ebugharị?