Luke 7:26 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma gịnị ka unu lere anya na unu ga-ahụ? Ọ̀ bụ onye amụma? Nꞌezie unu hụrụ onye karịrị onye amụma.
Igbo 2006
Ma ọ̀ bu gini ka unu puru ka unu hu? ònye-amuma? E, asim unu, onye kari kwa onye-amuma nke-uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma gịnị ka unu pụrụ ka unu ga-ahụ? Ọ bụ onye amụma? E, ana m a gwa unu, unu hụrụ onye karịrị onye amụma.