Luke 7:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na Jọn bụ nwoke ahụ e dere ihe banyere ya nꞌakwụkwọ nsọ sị, ‘Lee ana m ezite onye ozi m nke ga-ebu ụzọ bịa ịkwado ihe nile tupuu ị bịa.’
Igbo 2006
Nwoke a bu onye edeworo ihe n'akwukwọ nsọ bayere ya, si, Le, Mu onwem nēziga onye-ozim n'iru Gi, Onye gēmezi uzọ-Gi n'iru Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ onye a bụ onye ahụ e dere ihe banyere ya sị, “ ‘Aga m ezipu onyeozi m nʼihu gị, onye ga-edozi ụzọ gị nʼihu gị.’