Luke 7:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ndị Juu nile nụrụ okwu Jọn, na ndị ọnaụtụ gere ya ntị, kwenyere na ihe Chineke chọrọ ziri ezi. Nꞌihi ya, ha nyere Jọn onwe ha ka o mee ha baptizim.
Igbo 2006
Mb͕e ndi-Ju nile nuru Ya, ha na ndi-ọna-utu, ha we gua Chineke n'onye ezi omume, ebe ejiri baptism nke Jọn me ha baptism.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
(Ndị mmadụ niile nụrụ nke a, tinyekwara ndị ọna ụtụ, nabatara nʼụzọ Chineke bụ nke ziri ezi, nʼihi na Jọn emela ha baptizim.