Luke 7:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọchịagha ahụ nụrụ na Jisọs abịarutela Kapanọm, o zigara ụfọdụ nꞌime ndị okenye ndị Juu ka ha gaa rịọrọ ya Jisọs ka ọ bịa gwọọ ohu ya a.
Igbo 2006
Mb͕e ọ nuru ihe bayere Jisus, o we zigara Ya ndi-okenye nke ndi-Ju, nārio Ya ka Ọ bia zọputa orù-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ nụrụ ihe banyere Jisọs, o zipụrụ ụfọdụ ndị okenye ndị Juu ka ha gaa rịọrọ ya ka ọ bịa gwọọ ohu ya.