Luke 7:30 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ee, mmadụ nile nabatara okwu Jọn nye onwe ha, kama ọ bụ nanị ndị Farisii na ndị ozizi iwu jụrụ ịnabata okwu ya. Ha jụkwara ịnabata nzube ọma Chineke na-ezube banyere ha, mgbe ha jụrụ na Jọn ga-eme ha baptizim.
Igbo 2006
Ma ndi-Farisi na ndi-iwu juru n'onwe-ha ìzù Chineke, ebe ọ nēmeghi ha baptism.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndị Farisii na ndị ozizi iwu jụrụ imezu ebumnobi Chineke nye ha onwe ha, nʼihi na ha anabataghị ka Jọn mee ha baptizim.)