Luke 7:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jọn bịakwutere unu o soghị unu rie ihe, o sokwaghị unu ṅụọ mmanya, ma gịni ka unu kwuru banyere ya? Unu sị na ọ bụ onye isi mebiri, onye ara.
Igbo 2006
N'ihi na Jọn Baptist abiawo nērighi achicha nāṅughi kwa manya-vine; unu we si, O nwere mọ ọjọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na Jọn omee baptizim bịara na-erighị achịcha maọbụ ṅụọ ihe ọṅụṅụ ma unu sịrị, ‘Mmụọ ọjọọ bi nʼime ya.’