Luke 7:34 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ugbu a Nwa nke mmadụ abịala soro unu na-eri ma na-aṅụkwa, ma gịnị ka unu na-ekwu banyere m? ‘Lee onye oke nri na onye aṅụrụma mmanya abịala, enyị ndị ọnaụtụ na ndị mmehie!’
Igbo 2006
Nwa nke madu abiawo nēri ihe-oriri nāṅu kwa ihe-ọṅuṅu; unu we si, Le, onye-ori-nke-uku, na onye-oké-ọṅu-manya, enyì ndi-ọna-utu na ndi-nmehie!
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwa nke Mmadụ bịara na-eri ihe oriri na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ, ma unu sịrị, ‘Lee, onye oke oriri na onye oke aṅụmaṅụ, enyi ndị ọna ụtụ na ndị mmehie.’