Luke 7:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu onye nꞌime ndị Farisii kpọrọ Jisọs ka ọ bịa rie ihe nꞌụlọ ya. Jisọs gara, soro ya nọdụ ala iri nri.
Igbo 2006
Otù onye n'etiti ndi-Farisi we kpere Ya ka O so ya rie ihe. O we ba n'ulo onye-Farisi ahu, we nọdu na nri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu onye nʼime ndị Farisii kpọrọ ya oriri. Ọ gara nʼụlọ onye Farisii ahụ, ma nọdụ ala nʼoche nri.