Luke 7:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị okenye ndị Juu ahụ bịara rịọ Jisọs sị ya, “Nwoke a kwesịrị ka i nyere ya aka,
Igbo 2006
Ma mb͕e ha biakutere Jisus, ha riọsie Ya ike, si, Ọ bu onye kwesiri ka I mere ya ihe a:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha bịakwutere Jisọs, ha rịọsiri ya arịrịọ ike sị, “O kwesiri ka i mere ya ihe a.