Luke 7:41 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs gwara ya sị, “E nwere otu nwoke ọrụ ya bụ ibinye ndị mmadụ ego. Otu ụbọchị nwoke a gbazinyere mmadụ abụọ ego. Ọ gbazinyere onye nke mbụ iri naịra ise, gbazinye onye nke ọzọ naịra iri.
Igbo 2006
Otù onye nke nēbinye madu ihe nwere madu abua ji ya ugwọ: otù onye ji ya nnù shilling na ọgu ise, ibe-ya ji kwa ya ọgu abua na iri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ndị ikom abụọ ji onye na-ebinye ndị mmadụ ego nʼọmụrụnwa ụgwọ. Otu onye ji ya narị ego ise, onye nke ọzọ ji ya iri ego ise.