Luke 7:43 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Saimọn onye Farisii ahụ zara sị ya, “Nꞌuche m, ọ bụ onye ji ụgwọ iri naịra ise.” Jisọs zara sị ya, “Ị zara nke ọma.”
Igbo 2006
Saimon we za, si, Ọ dim ka onye o were amara b͕aghara kari. O we si ya, I kpeziri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Saimọn zara sị, “Ọ dị m ka ọ bụ onye nke ọ gbaghara ụgwọ dị ukwuu.” Ọ sịrị ya, “Ị kpeziri.”