Luke 7:45 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe m batara nꞌụlọ gị, i jighị isutu ọnụ kelee m, ma kemgbe m batara nꞌụlọ a, nwanyị a ezubeghị ike iji ọnụ ya na-esutu ụkwụ m.
Igbo 2006
I sutughm ọnu: ma nwanyi a, site na mb͕e M'batara, ọ rapughi isutu ukwum ọnu nke-uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị sutughị m ọnụ, ma kemgbe m batara nʼụlọ a, o zubeghị ike isutu ụkwụ m ọnụ.