Luke 7:49 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị ọzọ soro Jisọs nọdụ na-eri nri ahụ bidoro na-ajụrịta onwe ha ajụjụ na-asị, “Gịnị ka nwoke a na-eche na ọ bụ? Ịgbaghara mmadụ mmehie ha!”
Igbo 2006
Ndi ha na Ya nọduru na nri we malite isirita onwe-ha, Ònye bu Onye a, Nke nāb͕aghara kwa nmehie?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndị ọzọ soro ya nọdụ na-eri nri bidoro ikwu nʼetiti onwe ha na-asị, “Onye bụ onye a nwere ike ọ bụladị ịgbaghara mmehie?”