Luke 8:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs zara sị ha, “Ọ bụ unu ka ọ dịrị ịmata ihe omimi nile nke alaeze Chineke, ma ndị ọzọ ga-anụ ya nanị nꞌilu. Site nꞌụzọ dị otu a, ha ga-ele anya leekwa ma ha agaghị ahụ ihe ọ bụla. Ha ga-egekwa ntị gee, ma ha agaghị aghọta.
Igbo 2006
O we si, Ọ bu unu ka enyeworo imara ihe-omimi ala-eze Chineke: ma ndi fọduru ka anāgwa okwu n'ilu; ka ha ghara ihu n'ọhuhu, ghara kwa inuta n'ọnunu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị, “Ọ bụ unu ka e nyere ịmata ihe omimi niile nke alaeze Chineke, ma ndị ọzọ ga-anụ ya naanị nʼilu. Site nʼụzọ dị otu a, “ ‘ha ga na-ele anya, ma ha agaghị ahụ ihe ọbụla. Ha ga na-anụ ntị ma ha agaghị aghọta ihe ọbụla.’