Luke 8:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ugbu a nụrụnụ nkọwa ilu ahụ. Mkpụrụ ahụ a ghara bụ okwu Chineke.
Igbo 2006
Ma ilu ahu bu nka: Nkpuru ahu bu okwu Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nke a bụ nkọwa ilu ahụ. Mkpụrụ ahụ bụ okwu Chineke.