Luke 8:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mkpụrụ dara nꞌakụkụ ụzọ nọchiri anya ndị na-anụ okwu Chineke, ma ekwensu na-abịa napụ ha okwu ahụ nꞌobi ha, ka ha ghara ikwere ka a zọpụta ha.
Igbo 2006
Ndi nọ n'akuku uzọ ahu bu ndi nuru; mb͕e ahu ekwensu bia, we napu okwu ahu n'obi-ha, ka ha ghara ikwere, ewe zọputa ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mkpụrụ dara nʼakụkụ ụzọ nọchiri anya ndị nụrụ okwu Chineke, ma ekwensu bịara napụ ha okwu ahụ nʼobi ha, ka ha ghara ikwere ma nwetakwa nzọpụta.