Luke 8:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, kpacharanụ anya otu unu si ege ntị. Nꞌihi na ọ bụ onye ahụ nwere ihe ka a ga-enye ọzọ, ma onye ahụ na-enweghị ihe ka a ga-anapụ ọ bụladị ihe ahụ o chere na o nwere.”
Igbo 2006
Ya mere, lezienu anya otú unu si anu: n'ihi na onye ọ bula nke nwere, onye ahu ka agēnye; onye ọ bula nēnweghi kwa, ọbuná ihe ọ nēchè na o nwere ka agānapu ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, kpacharanụ anya otu unu si ege ntị. Nʼihi na ọ bụ onye ahụ nwere ihe ka a ga-enye karịa, ma onye ahụ na-enweghị, ọ bụladị nke o nwere, ka a ga-anapụ ya.”