Luke 8:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge a, nne Jisọs na ụmụ nne ya bịara nꞌebe ọ nọ. Ma ha enweghị ike ịbịaru ya nso nꞌihi na ọtụtụ mmadụ gbara ya gburugburu.
Igbo 2006
Ma nne-Ya na umu-nne-Ya biakutere Ya, ma ha apughi ibiaru Ya nso n'ihi ìgwè madu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge a, nne ya na ụmụnne ya nwoke bịakwutere ya. Ma ha enweghị ike ịbịaru ya nso nʼihi igwe mmadụ.