Luke 8:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ otu onye nꞌime ndị ahụ gbara Jisọs gburugburu kpọrọ Jisọs gwa ya sị, “Lee na nne gị na ụmụnne gị guzo nꞌezi. Ha na-achọ ịhụ gị.”
Igbo 2006
Ewe si Ya, Nne-gi na umu-nne-gi nēguzo n'èzí, nāchọ ihu Gi anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu onye gwara ya sị, “Nne gị na ụmụnne gị ndị nwoke guzo nʼezi, ha chọrọ ịhụ gị.”