Luke 8:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs zara ya sị, “Nne m na ụmụnna m bụ ndị ahụ na-anụ okwu Chineke ma jiri ihe ha nụrụ mee ihe Chineke na-achọ.”
Igbo 2006
Ma Ọ zara, si ha, Nnem na umu-nnem bu ndia ndi nānu okwu Chineke, nēme kwa ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ zara sị, “Nne m na ụmụnne m ndị nwoke bụ ndị ahụ na-anụ okwu Chineke ma jiri ya mere ihe.”