Luke 8:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ Jisọs jiri ọsọ na iti mkpu jeruo nꞌebe Jisọs dina kpọtee ya sị ya, “Nna anyị ukwu! Nna anyị ukwu! Lee na anyị alaala nꞌiyi!” Jisos tetara baara ifufe ahụ na ebili mmiri ahụ mba. Ha dara jụụ, ebe nile deere jii.
Igbo 2006
Ha we biakute Ya, kpọte Ya, si, Nna-ayi, Nna-ayi, ayi nāla n'iyì. O we teta, bara ifufe na ebili-miri mba: ha we da juu, ndaju we di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha gara kpọtee ya na-eti mkpu, “Nna anyị ukwu! Nna anyị ukwu! Lee na anyị nʼala nʼiyi!” O biliri, baara ifufe na ebili mmiri ahụ mba. Ha dara jụụ, ebe niile dekwara jii.