Luke 8:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesia, ha rutere nꞌobodo Gadarin nke dị nꞌofe nke ọzọ, nke ya na Galili na-echerita ihu.
Igbo 2006
Ha we rue ala ndi Gerasa, nke di na ncherita-iru Galili.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha kwọrọ ụgbọ mmiri rute nʼala Gerazin, nke dị nʼofe mmiri Galili.