Luke 8:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs jụrụ nwoke ahụ ajụjụ sị ya, “Gịnị bụ aha gị?” Mmụọ ọjọọ ahụ nọ nꞌime nwoke ahụ zara sị ya, “Aha m bụ ìgwe, nꞌihi na anyị dị ọtụtụ.”
Igbo 2006
Jisus we jua ya, si, Òle aha-gi? Ọ si, Legion; n'ihi na ọtutu ndi-mọ ọjọ bàra nime ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs jụrụ ya sị, “Gịnị bụ aha gị?” Ọ zara sị, “Lijiọn,” nʼihi na igwe mmụọ ọjọọ bi nʼime ya.