Luke 8:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ mmụọ ọjọọ ndị ahụ rịọrọ Jisọs ka ọ ghara inye ha iwu ka ha banye nꞌolulu dị omimi ahụ nke na-enweghị njedebe.
Igbo 2006
Ha we riọ Ya ka ọ ghara inye ha iwu ka ha je ba n'abyss.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha rịọsiri ya arịrịọ ike ka ọ ghara inye ha iwu ka ha banye nʼAbis.