Luke 8:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mmụọ ọjọọ ndị ahụ sitere nꞌime nwoke ahụ pụọ, banye nꞌime ezi ndị ahụ. Otu mgbe ahụ ha banyere, igwe ezi ahụ nile sitere na mkputamkpu ala ọnụ mmiri ahụ gbara ọsọ dabanyechaa nꞌime mmiri ahụ, ebe osimiri riri ha.
Igbo 2006
Ndi-mọ ọjọ ahu we si nime nwoke ahu puta, ba nime ìgwè ezì ahu: ìgwè ezi ahu we nuda n'ebe ahu di nkputankpu dabà n'ọdọ-miri, miri we b͕ab͕ue ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ ọjọọ ndị ahụ sitere nʼime nwoke a pụọ banye nʼime ezi ndị ahụ, igwe ezi ahụ niile sitere na mkputamkpu ala ọnụ mmiri ahụ gbara ọsọ dabanyechaa nʼime mmiri ebe osimiri riri ha.