Luke 8:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ndị na-elekọta ezi ahụ hụrụ ihe mere, ha gbaara ọsọ gaa nꞌobodo nile dị gburugburu ebe ahụ, kọọrọ ha ihe mere.
Igbo 2006
Ma mb͕e ndi nāzù ha huru ihe emereri, ha b͕alaga, kọsa ya n'obodo ahu na gburugburu ya nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị na-elekọta ezi ahụ hụrụ ihe mere, ha gbara ọsọ gaa nʼime obodo na nʼobodo nta niile dị gburugburu ebe ahụ kọsaa ihe mere.