Luke 8:35 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọtụtụ mmadụ sitere nꞌobodo ndị a pụta, ka ha jiri anya ha hụ ihe mere. Mgbe ha bịara nꞌebe Jisọs nọ, ha hụrụ nwoke ahụ e si nꞌime ya chụpụ mmụọ ọjọọ ahụ. Ọ nọ ala nꞌakụkụ ebe ụkwụ Jisọs dị. O yi uwe, nọdụkwa nꞌanya udo. Ụjọ tụrụ ndị mmadụ ahụ nile.
Igbo 2006
Ha we pua ihu ihe emereri; ha we biakute Jisus, we hu nwoke ahu, nke ndi-mọ ọjọ siri nime ya puta, ka ọ nọduru ala n'ukwu Jisus, yiri uwe, uche-ya zu-kwa-ra okè: ha we tua egwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị mmadụ pụtara ịhụ ihe mere. Mgbe ha rutere ebe Jisọs nọ, ha hụrụ nwoke ahụ e si nʼime ya chụpụ mmụọ ọjọọ ndị ahụ, ebe ọ nọdụrụ ala yiri uwe ma nọrọkwa nʼezi uche ya. Egwu tụrụ ha.